👹 Tales from the cutting floor . Mmanwụ.
Mama Ọranụ ji obele oche nọdụ ala n'iru ọkụ o ji esi nri ehihie. Mgbe ọ nụrụ ka a sụrụ oji n'ala iru ezi, otu onye so mmụọ ahụ turu Okwute aha, Ọ tụgharịrị, lee anya n'azụ hụ mmanwụ ahụ dị ka ọkpụkpụ agbara ọkụ ji nkata buru mmiri ahụ wee gbafue.
Comments
Post a Comment