Posts

Showing posts from April, 2023

👹 Tales from the cutting floor . Mmanwụ.

  Mama Ọranụ ji obele oche nọdụ ala n'iru     ọkụ o ji esi nri ehihie. Mgbe ọ nụrụ ka a sụrụ oji n'ala iru ezi, otu onye so mmụọ ahụ turu Okwute aha, Ọ tụgharịrị, lee anya n'azụ hụ mmanwụ ahụ dị ka ọkpụkpụ agbara ọkụ ji nkata buru mmiri ahụ wee gbafue.